Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2018

Question 11


Observation

Candidates were requested to define ‘Ọgbanje’, list its types and how to identify them.
The expected answers were as follows:


(a) - ọgbanje bụ mmụọ na-eme ka ọnwụ mberede na-abịakwasị ụmụ mmadụ.
- ọ bụ ụmụmmụọ dị icheiche na-abịa n’ụwa n’oyiyi nke mmadụ.


(b) - ọgbanje mmiri
- ọgbanje nkume
- ọgbanje ụzọ ọhịa
- ọgbanje ukwu osisi/ụdara
- ọgbanje azụ ụlọ
- ọgbanje mgbawara aja
- ọgbanje eluala


(c) - ụfọdụ na-akpa agwa ka ndị ara.
- ụfọdụ na-arịa ọrịa oge niile.
- Ha anaghị anọ ogologo ndụ n’ụwa.
- ọtụtụ na-achị ọchị mgbe ọdịghị ihe ọchị merenu.
- ụfọdụ na-ama mma dị egwu.
- ụfọdụ na-eto ka ome ji.
- ụfọdụ na-ewekarị iwe oge niile.
- ụfọdụ na-akpasara onwe ha nkata.
- ọtụtụ ndị ọgbanje na-emekarị nkụja mgbe ụfọdụ.
- ụfọdụ na-atụ egwu mgbe ọ dịghị ihe egwu dịnụ.

 

The few candidates who answered this question did justice to it.