Igbo Paper 2 WASSCE (SC), 2018

Question 10


Observation

This question is from a drama text called Nke M Ji Ka. Candidates were expected to write out things that Ekwenga said Umueleme should do in order to force King Onyekwere out of the throne, the things a character known as Nwoke II said would hinder their plan and the changes observed in the kings life after he returned from the prison.


These were the expected points:


(a) - Onye zara oku Eze Onyekwere kpọrọ ga-akwụ shile ise.
- Ha ga-ebido inupụrụ ya isi
- Ha na ndị otu ya enweghịkwa mmekọ ọzọ ma n’ọnwụ ma na ndụ
- Ha ga-eke ala obodo niile Onyekwere ji

 

(b) - ọtụtụ ndị mmadụ esorola Eze Onyekwere jewe ụka.
- ịsi Eze Onyekwere hapụ chịchị agaghị eme ya ọbụla.
- Ndị mere mkpebi ka ọ ga-enye nsogbu n’ikpeazụ.


(c) - ọ kwụsịrị iji oche eze anọ ọdụ.
- ọ kwụsịrị iji nfe ekwe ekele.
- O kowere obe Kraịst n’ụlọ ya.
- O bidoro gbasawa oziọma/Kraịst.
- O bidoro sowe ndị ụka/nabatawa ndị ụka.
- ọ gbanwere aha ya.
- O wepụrụ aka n’emume ahịajiọkụ.
- O wepụrụ aka n’ihe arụsị ọbụla.
- O wepụrụ ihe echichi ya niile.
- ọ nabataziri ezinaụlọ ya/ya na ezinaụlọ ya kpeziri.

 

Most candidates did not attempt this question and those that did, could not show mastery of the text.